Godwin Olofua
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Godwin Richard Olofua |
aha enyere | Godwin, Richard |
aha ezinụlọ ya | Olofua |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Eprel 1999 |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Spanish |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton, Olympic competitor |
Ebe obibi | Lagos |
ụdị egwuregwu | badminton |
Ihe nrite | African champion, African Games champion |
Godwin Richard Olofua (amuru 18 Eprel 1999) bu onye egwu badminton nke Naijiria nke sonyere na asọmpi badminton nke ime obodo na nke mba uwa na-anọchite anya Naijiria ma nwetagoro otutu iko. [1] Olofua nwetara ihe nrite ọla edo na mmemme otu agwakọtara ya na ọla ọcha na ọla nchara na egwuregwu n'ọkwa otu na n'ọkwa abụọ na asọmpi Afrịka 2019 na Port Harcourt, Nigeria. [2] O nwetakwara ọla edo n'ime asọmpi Afrịka nke afọ 2019 n'otu egwuregwu agwakọta, ọlaọcha n'ọkwa abụọ nke ụmụ nwoke na ọla nchara n'ọkwa otu ụmụ nwoke. [3] Olofua meriri n'ọkwa abụọ nke ụmụ nwoke na 2018 Côte d'Ivoire, 2019 Benin na Cameroon asọmpi mba ụwa ya na Anuoluwapo Juwon Opeyori . Ọ gbara n'asọmpi na Summer Olympik 2020 . [4]
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]Egwuregwu Africa
[dezie | dezie ebe o si]Ndi nwoke n'ọkwa otu
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Ebe egwuregwu ime ime Ain Chock, Casablanca, Morocco | </img> Georges Julien Paul | 17–21, 11–21 | </img> Ọla nchara |
Ndị nwoke n'ọkwa abụọ
Afọ | Ebe | Onye mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2019 | Ebe egwuregwu ime Ụlo Ain Chock, </br> Casablanca, Morocco |
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Aatish Lubah </img> Georges Julien Paul |
9–21, 18–21 | </img> Ọlaọcha |
Asọmpi Afrịka
[dezie | dezie ebe o si]Ndi nwoke n'ọkwa otu
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Alfred Diete-Spiff Center, Port Harcourt, Nigeria | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | 17–21, 21–16, 17–21 | </img> Ọlaọcha |
2020 | Ụlọ egwuregwu Cairo 2, Cairo, Egypt | </img> Georges Julien Paul | 14–21, 13–21 | </img> Ọla nchara |
Ndị nwoke n'ọkwa abụọ
Afọ | Ebe | Onye mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2019 | Alfred Diete-Spiff Center, </br> Port Harcourt, Nigeria |
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Koceila Mammeri </img> Youcef Sabri Medel |
21–18, 16–21, 16–21 | </img> Ọla nchara |
2020 | Ụlọ egwuregwu Cairo 2 , </br> Cairo, Egypt |
</img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Aatish Lubah </img> Georges Julien Paul |
14–21, 25–27 | </img> Ọla nchara |
Ihe ịma aka/Series BWF International (aha 4, ndi na-esote 6)
[dezie | dezie ebe o si]Ndi nwoke n'ọkwa abụọ
Afọ | Asọmpi | Onye mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2017 | Lagos International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Manu Attri </img> B. Sumeeth Reddy |
13–21, 15–21 | </img> Onye na-esote |
2018 | Côte d'Ivoire International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Mathias Pedersen </img> Jonathan Persson |
21–14, 21–19 | </img> Onye mmeri |
2018 | Zambia International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Ade Resky Dwicahyo </img>Azmy Qowimuramadhoni |
19–21, 21–18, 11–21 | </img> Onye na-esote |
2019 | Uganda International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Siddharth Jakhar </img>Ahmed Salah |
21–18, 21–11 | </img> Onye mmeri |
2019 | Benin International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Aravind Kongara </img>Venkatesh Prasad |
21–19, 21–19 | </img> Onye mmeri |
2019 | Côte d'Ivoire International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Adham Hatem Elgamal </img>Ahmed Salah |
20–22, 19–21 | </img> Onye na-esote |
2019 | Ghana International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Arjun MR </img>Ramchandran Shlok |
11–21, 12–21 | </img> Onye na-esote |
2019 | Cameroon International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Adham Hatem Elgamal </img>Ahmed Salah |
21–12, 11–21, 21–11 | </img> Onye mmeri |
2020 | Uganda International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Tarun Kona </img>Shivam Sharma |
15–21, 20–22 | </img> Onye na-esote |
2020 | Kenya International | </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori | </img> Kathiravun Concheepuran Manivannan </img>Santosh Gajendran |
12–21, 17–21 | </img> Onye na-esote |
- BWF International Challenge tournament
- BWF International Series tournament
- BWF Future Series tournament
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Players: Godwin Olofua. Badminton World Federation. Retrieved on 14 June 2020.
- ↑ Daniel Etchells:Nigeria's Opeyori and Adesokan claim singles titles at All-African Badminton Championships. Inside the Games (28 April 2019). Retrieved on 14 June 2020.
- ↑ African Games 2019: Anuoluwapo Opeyori wins gold as team Nigeria emerge overall champions. Badminton Nigeria (30 August 2019). Retrieved on 14 June 2020.
- ↑ Olofua Godwin. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 6 August 2021. Retrieved on 9 August 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Godwin Olofua at BWF.tournamentsoftware.com